POMPU (IGBO)

image
Source. Internet

Translation by: Ikenganyia Chimaobi

Kedu ka osi adi gi mgbe i-na acho izoputa mmadu na nnukwu nsogbu na abiakwute ya ma obu mgbe i na acho ikowatara madu ihe, onwere bia buru na obu gi onwe gi bu onye kachi nodu na mkpa? ona adi gi ka obu mkpari ? obu otu ahi ka ahu di mu na abani uyahu. anom ebe anyi na eme meme, Mamiri ewere kpawam, ka mu gara ebe ana akpo ‘ladies’ -amaghim ihe mere eji akpo ebe ahu ‘ladies’-  ka mu putara were choba ebe mu ga akwocha aka mu, etinyere ncha na akamu were kpoghe igwe Miri, Miri ekwehi aputa, chineke me eh! Kedu ihe mu ga eme oh! Obodo Nigeria egbuola Madu oh!
E nweputaram igodo mmiri di na akpa mu, ka mu na enweputa igodo ahu, otu nwaanyi amara ama na nmenme ahu nwere puta, ebe mu na eme ka mu zoputa ya, a siri mu ya ‘ etinyekawala ncha na aka gi, mmiri eji akwocha aka adighu kwa, nwaanyi ahu ekwetaghi na ihe mu kwuru, ka mu kana ekwu okwu, onwere akaya kpoghe igodo igwe miri

Whoosh! Whoosh! Mmiri agbaputawa.

Ike akwuru oto gwu m.

Ka mu kpoghe kwara igodo ahu,

Mmiri agbaputawa ozo…

See English Translation here: https://oluwapelumimojolaoluwalivingstone.wordpress.com/2017/04/19/faucet-english/?_e_pi_=7%2CPAGE_ID10%2C7769376389

Advertisements

Leave a Reply

Fill in your details below or click an icon to log in:

WordPress.com Logo

You are commenting using your WordPress.com account. Log Out / Change )

Twitter picture

You are commenting using your Twitter account. Log Out / Change )

Facebook photo

You are commenting using your Facebook account. Log Out / Change )

Google+ photo

You are commenting using your Google+ account. Log Out / Change )

Connecting to %s